Levitikọs 21:24
Leviticus 21:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere Mosis nyere Erọn na ụmụ ya ndị ikom na ụmụ Izrel niile iwu ndị a. 21:5 Lev 19:28; Izk 44:20 21:18 Ihe ndị a gụnyere ma mmadụ ma anụmanụ, dịka e depụtara ha site nʼamaokwu iri na isii gbadaa.
Leviticus 21:24 in English
Leviticus 21:24 · Berean Standard Bible
Moses told this to Aaron and his sons and to all the Israelites.
Context
22Ma o nwere ike iri nri ahụ dịkarịsịrị nsọ nke sitere na nri Chineke ya, tinyekwara nri ahụ dị nsọ. 23Kama ọ gaghị abịa nso akwa mgbochi ahụ maọbụ bịaruo ebe ịchụ aja nso, nʼihi ezughị oke ya. Ka ọ ghara imerụ ebe nsọ m, nʼihi na abụ m Onyenwe anyị onye na-edo ha nsọ.’ ” 24Ya mere Mosis nyere Erọn na ụmụ ya ndị ikom na ụmụ Izrel niile iwu ndị a.
21:5 Lev 19:28; Izk 44:20
21:18 Ihe ndị a gụnyere ma mmadụ ma anụmanụ, dịka e depụtara ha site nʼamaokwu iri na isii gbadaa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.