Native Bible

Leviticus 20:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị sịrị Mosis,

Leviticus 20:1 in English

Leviticus 20:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses,

Context

1Onyenwe anyị sịrị Mosis, 2“Gwa ụmụ Izrel, ‘Onye Izrel ọbụla maọbụ onye ọbịa ọbụla bi nʼetiti unu, nke weere nwa ya nye maka ịchụrụ Molek aja, aghaghị ime ka ọ nwụọ. Ndị mmadụ ga-ewere nkume tugbuo ya. 3Mụ onwe m ga-emegide onye ahụ, bipụ ya site nʼetiti ndị ya, nʼihi na o merụọla ebe nsọ m, mee ka aha m gharakwa ịdị nsọ, site nʼiji ụmụ ya chụọrọ Molek aja.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.