Native Bible

Leviticus 2:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye nchụaja ga-ewere oke ncheta nʼime ọka ahụ a sụrụ asụ, nke a gwara mmanụ na ụda na-esi isi ụtọ, dịka onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. 2:2 Nke nọchiri anya ụtụ ọka ahụ niile 2:4 Ihe na-eko achịcha Ọ bụ naanị nʼoge aja udo na mmemme izu asaa, ka a na-etinye ihe na-eko achịcha nʼụtụ ọka a na-eweta. Lev 7:13; 23:17 2:13 Nnu Nnu na-echekwa ihe ka ọ ghara imebi.

Leviticus 2:16 in English

Leviticus 2:16 · Berean Standard Bible

The priest shall then burn the memorial portion of the crushed grain and the oil, together with all its frankincense, as an offering made by fire to the LORD.

Context

14“ ‘Ọ bụrụ na onyinye mkpụrụ ọka ị na-ewetara Onyenwe anyị bụ mkpụrụ mbụ nke ubi gị, site nʼọka ọhụrụ gị weta ọka a sụrụ asụ, maọbụ nke a hụrụ nʼọkụ. 15Tinye ya mmanụ na ụda na-esi isi ụtọ. Ọ ga-abụ onyinye ọka. 16Onye nchụaja ga-ewere oke ncheta nʼime ọka ahụ a sụrụ asụ, nke a gwara mmanụ na ụda na-esi isi ụtọ, dịka onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. 2:2 Nke nọchiri anya ụtụ ọka ahụ niile 2:4 Ihe na-eko achịcha Ọ bụ naanị nʼoge aja udo na mmemme izu asaa, ka a na-etinye ihe na-eko achịcha nʼụtụ ọka a na-eweta. Lev 7:13; 23:17 2:13 Nnu Nnu na-echekwa ihe ka ọ ghara imebi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.