Levitikọs 19:33
Leviticus 19:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“ ‘Mgbe onye ọbịa soro unu biri nʼala unu, unu emejọla ya.
Leviticus 19:33 in English
Leviticus 19:33 · Berean Standard Bible
When a foreigner resides with you in your land, you must not oppress him.
Context
31“ ‘Unu ejekwurula ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase maọbụ chọgaa ndị dibịa afa, nʼihi na unu ga-emerụ onwe site na ha. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu. 32“ ‘Bilienụ ọtọ nʼihu okenye, sọpụrụnụ ndị okenye, ma tụọnụ egwu Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị. 33“ ‘Mgbe onye ọbịa soro unu biri nʼala unu, unu emejọla ya. 34Mesonụ onye ọbịa bi nʼetiti unu mmeso dịka ọ bụ otu nʼime ndị amụrụ nʼala. Hụnụ ha nʼanya dịka unu si hụ onwe unu, nʼihi na o nwere oge unu bụ ọbịa nʼala Ijipt. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu. 35“ ‘Unu ejila ihe ọtụtụ aghụghọ mgbe unu na-atụ ihe dị ogologo, maọbụ ihe dị arọ, maọbụ ihe dị ukwuu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.