Levitikọs 18:30
Leviticus 18:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, lezienụ anya ka unu debe iwu m, ka unu ghara ime ihe arụ ndị a, nke ndị buru unu ụzọ biri nʼala ahụ mere. Ka unu gharakwa imerụ onwe unu site nʼomume arụ ndị a. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu.’ ” 18:5 Izk 20:11; Rom 10:5 18:20 Ọpụ 20:14; Mat 5:27-28; 1Kọ 6:9; Hib 13:4 18:21 Lev 20:2-5
Leviticus 18:30 in English
Leviticus 18:30 · Berean Standard Bible
You must keep My charge not to practice any of the abominable customs that were practiced before you, so that you do not defile yourselves by them. I am the LORD your God.”
Context
28Unu emekwala ihe arụ ndị a, nʼihi na ọ bụrụ na unu emee ha, ọ ga-emeghe ọnụ ya gbọpụta unu, dịka o si mee mba niile bụ ndị buru unu ụzọ biri nʼime ya. 29“ ‘Onye ọbụla nʼetiti unu mere ihe arụ ndị a, ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya. 30Nʼihi ya, lezienụ anya ka unu debe iwu m, ka unu ghara ime ihe arụ ndị a, nke ndị buru unu ụzọ biri nʼala ahụ mere. Ka unu gharakwa imerụ onwe unu site nʼomume arụ ndị a. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu.’ ”
18:5 Izk 20:11; Rom 10:5
18:20 Ọpụ 20:14; Mat 5:27-28; 1Kọ 6:9; Hib 13:4
18:21 Lev 20:2-5
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.