Native Bible

Leviticus 17:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis sị,

Leviticus 17:1 in English

Leviticus 17:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2“Gwa Erọn, na ụmụ ya ndị ikom, na ụmụ Izrel niile okwu sị ha, ‘Ihe ndị a ka Onyenwe anyị nyere nʼiwu. 3Onye ọbụla bụ onye ụlọ Izrel gbuo ehi, maọbụ nwa atụrụ, maọbụ ewu nʼogige ebe obibi,* maọbụ nʼazụ ebe obibi,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.