Levitikọs 16:34
Leviticus 16:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nke a ga-abụ iwu ebighị ebi nye unu. Otu ugboro nʼotu afọ ka a ga-ekpuchi mmehie maka mmehie ndị Izrel niile.” E mezuru ihe ndị a niile dịka Onyenwe anyị si nye ya Mosis nʼiwu. 16:4 Ndị nchụaja na-eyipụ uwe ije ozi ha, hapụ ya nʼime ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, mgbe ha jesiri ozi. Izk 44:17-19 16:23 Izk 42:14 16:29 Lev 23:27,32; Ọnụ 29:7
Leviticus 16:34 in English
Leviticus 16:34 · Berean Standard Bible
This is to be a permanent statute for you, to make atonement once a year for the Israelites because of all their sins.” And all this was done as the LORD had commanded Moses.
Context
32Onye nchụaja e tere mmanụ, nke e doro nsọ dịka onye nchụaja ịnọchi nna ya, ga-achụ aja mkpuchi mmehie ndị a, yirikwa akwa ọcha ahụ, bụ uwe nsọ ahụ. 33Ọ ga-ekpuchiri Ebe ahụ Kachasị Nsọ na ụlọ nzute, ebe ịchụ aja na ndị nchụaja, na mkpokọta ndị obodo niile mmehie ha. 34“Nke a ga-abụ iwu ebighị ebi nye unu. Otu ugboro nʼotu afọ ka a ga-ekpuchi mmehie maka mmehie ndị Izrel niile.”
E mezuru ihe ndị a niile dịka Onyenwe anyị si nye ya Mosis nʼiwu.
16:4 Ndị nchụaja na-eyipụ uwe ije ozi ha, hapụ ya nʼime ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, mgbe ha jesiri ozi. Izk 44:17-19
16:23 Izk 42:14
16:29 Lev 23:27,32; Ọnụ 29:7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.