Native Bible

Leviticus 14:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis, sị,

Leviticus 14:1 in English

Leviticus 14:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis, sị, 2“Ndị a bụ usoro iwu gbasara onye ọrịa ekpenta nʼoge a na-eme mmemme ịdị ọcha ya, mgbe e dutere ya bịakwute onye nchụaja. 3Onye nchụaja ga-apụ gaa nʼazụ ebe obibi nọdụ nʼebe ahụ lee ya ahụ, ịchọpụta ma ọrịa ekpenta ya ọ laala nʼezie. Ọ bụrụ na ọrịa ya alaala,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.