Native Bible

Leviticus 1:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-ejide nku ya abụọ nyawaa ha, ma ọ gaghị anyakapụcha ha. Mgbe ahụ, onye nchụaja ahụ ga-akpọ ya ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja. Ọ bụ aja nsure ọkụ, onyinye e nyere site nʼọkụ, nke isisi ya dị Onyenwe anyị ezi ụtọ. 1:3 Aja nsure ọkụ Ọ bụ ụzọ anụ atọ ka a na-eji achụ aja nsure ọkụ, nke a na-adaba dịka aka si ruo onye ahụ na-achụ aja. Nke mbụ bụ ehi, nke dịrị ndị ọgaranya. Ọzọkwa, bụ ewu na atụrụ, ma banyere ndị ogbenye, ihe ha ga-eweta bụ nnụnụ nduru ma ọ bụ kpalakwukwu. Lev 1:3,10,14; 5:7; 12:8; Luk 1:24

Leviticus 1:17 in English

Leviticus 1:17 · Berean Standard Bible

He shall tear it open by its wings, without dividing the bird completely. And the priest is to burn it on the altar atop the burning wood. It is a burnt offering, an offering made by fire, a pleasing aroma to the LORD.

Context

15Onye nchụaja ga-ewebata anụ ufe ahụ nʼebe ịchụ aja, tụbipụ isi ya, wụsa ọbara ya nʼakụkụ ebe ịchụ aja. 16Ọ ga-ewepụ akpa nri ya, na ihe dị ya nʼime, tụnye ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụ aja ahụ; ebe a na-ekposa ntụ. 17Ọ ga-ejide nku ya abụọ nyawaa ha, ma ọ gaghị anyakapụcha ha. Mgbe ahụ, onye nchụaja ahụ ga-akpọ ya ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja. Ọ bụ aja nsure ọkụ, onyinye e nyere site nʼọkụ, nke isisi ya dị Onyenwe anyị ezi ụtọ. 1:3 Aja nsure ọkụ Ọ bụ ụzọ anụ atọ ka a na-eji achụ aja nsure ọkụ, nke a na-adaba dịka aka si ruo onye ahụ na-achụ aja. Nke mbụ bụ ehi, nke dịrị ndị ọgaranya. Ọzọkwa, bụ ewu na atụrụ, ma banyere ndị ogbenye, ihe ha ga-eweta bụ nnụnụ nduru ma ọ bụ kpalakwukwu. Lev 1:3,10,14; 5:7; 12:8; Luk 1:24

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.