Joshua 9:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Joshua mere ha ndị ọwa nkụ na ndị ose mmiri nye ụmụ Izrel, na ịhụkwa banyere ihe ndị dị mkpa nʼebe ịchụ aja Onyenwe anyị, nʼebe ahụ Onyenwe anyị ga-ahọpụta. Ọ bụkwa nke a ka ha bụ ruo taa. 9:3 Ọ ga-ewe onye si Jerusalem na-aga Gibiọn, ije njem ruru iri kilomita. 9:7 Ndị Hiv, bụkwa ndị a na-akpọ ndị Amọrait, si Mesopotamịa pụta. Jos 9:1; 10:5; 13:4
Joshua 9:27 in English
Joshua 9:27 · Berean Standard Bible
On that day he made them woodcutters and water carriers, as they are to this day for the congregation of the LORD and for the altar at the place He would choose.
Context
25Ma ugbu a, anyị dị unu nʼaka. Unu nwere ike ime anyị ihe dị unu mma.” 26Nʼihi nke a, Joshua ekweghị ka ndị Izrel gbuo ha. 27Joshua mere ha ndị ọwa nkụ na ndị ose mmiri nye ụmụ Izrel, na ịhụkwa banyere ihe ndị dị mkpa nʼebe ịchụ aja Onyenwe anyị, nʼebe ahụ Onyenwe anyị ga-ahọpụta. Ọ bụkwa nke a ka ha bụ ruo taa.
9:3 Ọ ga-ewe onye si Jerusalem na-aga Gibiọn, ije njem ruru iri kilomita.
9:7 Ndị Hiv, bụkwa ndị a na-akpọ ndị Amọrait, si Mesopotamịa pụta. Jos 9:1; 10:5; 13:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.