Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi nke a, Joshua ekweghị ka ndị Izrel gbuo ha.

Joshua 9:26 in English

Joshua 9:26 · Berean Standard Bible

So Joshua did this and delivered them from the hands of the Israelites, and they did not kill the Gibeonites.

Context

24Ha zara Joshua sị, “Anyị mere nke a nʼihi na agwala anyị na Onyenwe anyị Chineke gị nyere Mosis iwu sị ya merie ala ndị a niile, ma kpochapụ ndị niile bi nʼime ya. Ọ bụ nke a mere ụjọ ji tụọ anyị. Ọ bụkwa ya mere anyị ji mee ihe dị otu a, nʼihi ichebe ndụ anyị. 25Ma ugbu a, anyị dị unu nʼaka. Unu nwere ike ime anyị ihe dị unu mma.” 26Nʼihi nke a, Joshua ekweghị ka ndị Izrel gbuo ha. 27Joshua mere ha ndị ọwa nkụ na ndị ose mmiri nye ụmụ Izrel, na ịhụkwa banyere ihe ndị dị mkpa nʼebe ịchụ aja Onyenwe anyị, nʼebe ahụ Onyenwe anyị ga-ahọpụta. Ọ bụkwa nke a ka ha bụ ruo taa. 9:3 Ọ ga-ewe onye si Jerusalem na-aga Gibiọn, ije njem ruru iri kilomita. 9:7 Ndị Hiv, bụkwa ndị a na-akpọ ndị Amọrait, si Mesopotamịa pụta. Jos 9:1; 10:5; 13:4

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.