Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe eze ndị niile bi nʼakụkụ ọdịda anyanwụ osimiri Jọdan, nụrụ banyere ihe ndị a, ya bụ, ndị niile bi nʼala ugwu ugwu nʼọdịda anyanwụ ndagwurugwu, na ndị bi ogologo akụkụ osimiri Mediterenịa ruo Lebanọn, eze ndị Het na nke ndị Amọrait na nke ndị Kenan na nke ndị Periz na nke ndị Hiv na nke ndị Jebus,

Joshua 9:1 in English

Joshua 9:1 · Berean Standard Bible

Now when news of this reached all the kings west of the Jordan—those in the hill country, the foothills,* and all along the coast of the Great Sea * toward Lebanon (the Hittites, Amorites, Canaanites, Perizzites, Hivites, and Jebusites)—

Context

1Mgbe eze ndị niile bi nʼakụkụ ọdịda anyanwụ osimiri Jọdan, nụrụ banyere ihe ndị a, ya bụ, ndị niile bi nʼala ugwu ugwu nʼọdịda anyanwụ ndagwurugwu, na ndị bi ogologo akụkụ osimiri Mediterenịa ruo Lebanọn, eze ndị Het na nke ndị Amọrait na nke ndị Kenan na nke ndị Periz na nke ndị Hiv na nke ndị Jebus, 2ha niile zukọtara ibu agha megide Joshua na ụmụ Izrel. 3Ma mgbe ndị Gibiọn* nụrụ ihe Joshua mere Jeriko na Ai,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.