Joshua 21:45
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nweghị otu nʼime nkwa ọma niile Onyenwe anyị kwere Izrel nke na-emezughị. O mezuru nkwa niile o kwere ha. 21:20 Ndị a abụghị ndị nchụaja nʼihi na ha e sighị nʼagbụrụ Erọn. Ọnụ 26:57; 1Ih 6:1,66-70
Joshua 21:45 in English
Joshua 21:45 · Berean Standard Bible
Not one of all the LORD’s good promises to the house of Israel had failed; everything was fulfilled.
Context
43Ya mere, Onyenwe anyị nyere ụmụ Izrel ala ahụ ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha. Ha nwetara ya, biri nʼime ya. 44Onyenwe anyị nyere ha izuike nʼakụkụ niile, dịka ọ ṅụrụ nʼiyi nye ndị nna nna ha. Ọ dịkwaghị otu nʼime ndị iro ha ọbụla guzogidere ha, nʼihi na Onyenwe anyị nyefere ndị iro ha niile nʼaka ha. 45O nweghị otu nʼime nkwa ọma niile Onyenwe anyị kwere Izrel nke na-emezughị. O mezuru nkwa niile o kwere ha.
21:20 Ndị a abụghị ndị nchụaja nʼihi na ha e sighị nʼagbụrụ Erọn. Ọnụ 26:57; 1Ih 6:1,66-70
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.