Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Oke ala ihe nketa ha bụ ndị a: Zora, Eshtaol, Ia-Shemesh,

Joshua 19:41 in English

Joshua 19:41 · Berean Standard Bible

The territory of their inheritance included Zorah, Eshtaol, Ir-shemesh,

Context

39Obodo ndị a na obodo nta ha niile ka ebo Naftalị dịka ikwu ha si dị, nwetara dịka ihe nketa ha. 40Site nʼife nza ebo Dan, bụ ebo nke asaa nwetara ihe nketa dịka ikwu ha si dị. 41Oke ala ihe nketa ha bụ ndị a: Zora, Eshtaol, Ia-Shemesh, 42Shaalabin, Aijalon, Itla, 43Elọn, Timna, Ekrọn,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.