Joshua 19:40
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼife nza ebo Dan, bụ ebo nke asaa nwetara ihe nketa dịka ikwu ha si dị.
Joshua 19:40 in English
Joshua 19:40 · Berean Standard Bible
The seventh lot came out for the clans of the tribe of Dan:
Context
38Iron,* Migdal El, Horem, Bet-Anat na Bet-Shemesh.
Ya mere, ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri na itoolu, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 39Obodo ndị a na obodo nta ha niile ka ebo Naftalị dịka ikwu ha si dị, nwetara dịka ihe nketa ha. 40Site nʼife nza ebo Dan, bụ ebo nke asaa nwetara ihe nketa dịka ikwu ha si dị. 41Oke ala ihe nketa ha bụ ndị a:
Zora, Eshtaol, Ia-Shemesh, 42Shaalabin, Aijalon, Itla,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.