Joshua 19:37
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kedesh, Edrei, En-Hazoa,
Joshua 19:37 in English
Joshua 19:37 · Berean Standard Bible
Kedesh, Edrei, En-hazor,
Context
35Obodo niile e wusiri ike e kenyere ha bụ ndị a: Zidim, Zea, Hamat, Rakat, Kineret, 36Adama, Rema, Hazọ, 37Kedesh, Edrei, En-Hazoa, 38Iron,* Migdal El, Horem, Bet-Anat na Bet-Shemesh.
Ya mere, ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri na itoolu, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 39Obodo ndị a na obodo nta ha niile ka ebo Naftalị dịka ikwu ha si dị, nwetara dịka ihe nketa ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.