Joshua 19:36
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Adama, Rema, Hazọ,
Joshua 19:36 in English
Joshua 19:36 · Berean Standard Bible
Adamah, Ramah, Hazor,
Context
34Site nʼebe ahụ oke ala ha gara nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ruo Aznot Tabo, site nʼebe ahụ ruo Hukọk, rute Zebụlọn na ndịda, na Asha nʼọdịda anyanwụ, ruokwa Juda nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jọdan. 35Obodo niile e wusiri ike e kenyere ha bụ ndị a: Zidim, Zea, Hamat, Rakat, Kineret, 36Adama, Rema, Hazọ, 37Kedesh, Edrei, En-Hazoa, 38Iron,* Migdal El, Horem, Bet-Anat na Bet-Shemesh.
Ya mere, ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri na itoolu, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.