Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Haza Shual, Bala, Ezem,

Joshua 19:3 in English

Joshua 19:3 · Berean Standard Bible

Hazar-shual, Balah, Ezem,

Context

1Ndị nke abụọ sitere nʼife nza nweta oke ha bụ ebo Simiọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha ketara dị nʼime ala e kenyere ndị Juda. 2Ihe nketa ụmụ Simiọn bụ ndị a: Bịasheba (maọbụ Sheba), Molada, 3Haza Shual, Bala, Ezem, 4Eltolad, Betul, Homa, 5Ziklag, Bet-Makabot, Haza Susa,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.