Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nke abụọ sitere nʼife nza nweta oke ha bụ ebo Simiọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha ketara dị nʼime ala e kenyere ndị Juda.

Joshua 19:1 in English

Joshua 19:1 · Berean Standard Bible

The second lot came out for the clans of the tribe of Simeon: Their inheritance lay within the territory of Judah

Context

1Ndị nke abụọ sitere nʼife nza nweta oke ha bụ ebo Simiọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha ketara dị nʼime ala e kenyere ndị Juda. 2Ihe nketa ụmụ Simiọn bụ ndị a: Bịasheba (maọbụ Sheba), Molada, 3Haza Shual, Bala, Ezem,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.