Joshua 19:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Oke ala ha ruru na Taboa, Shahazuma na Bet-Shemesh, ma kwụsị nʼosimiri Jọdan. Obodo ndị a niile dị iri na isii, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu.
Joshua 19:22 in English
Joshua 19:22 · Berean Standard Bible
The border reached Tabor, Shahazumah, and Beth-shemesh, and ended at the Jordan. There were sixteen cities, along with their villages.
Context
20Rabit, Kishiọn, Ebez na 21Remet, En-Ganim, En-Hada na Bet-Pazez. 22Oke ala ha ruru na Taboa, Shahazuma na Bet-Shemesh, ma kwụsị nʼosimiri Jọdan.
Obodo ndị a niile dị iri na isii, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 23Ya mere, obodo ukwu ndị a na obodo nta ha dị nʼala ahụ ebo Isaka nwetara dịka ihe nketa ha, dị ka ikwu ha si dị. 24Ebo nke ise e kenyere ala site nʼife nza bụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.