Joshua 19:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Remet, En-Ganim, En-Hada na Bet-Pazez.
Joshua 19:21 in English
Joshua 19:21 · Berean Standard Bible
Remeth, En-gannim, En-haddah, and Beth-pazzez.
Context
19Hafaraim, na Shịọn, Anaharat, 20Rabit, Kishiọn, Ebez na 21Remet, En-Ganim, En-Hada na Bet-Pazez. 22Oke ala ha ruru na Taboa, Shahazuma na Bet-Shemesh, ma kwụsị nʼosimiri Jọdan.
Obodo ndị a niile dị iri na isii, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 23Ya mere, obodo ukwu ndị a na obodo nta ha dị nʼala ahụ ebo Isaka nwetara dịka ihe nketa ha, dị ka ikwu ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.