Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zela, Haelef na obodo ndị Jebus, nke aha ya bụ Jerusalem, Gibea na Kiriat Jearim, obodo iri na anọ na obodo nta niile gbara ha gburugburu. Ndị a bụ ihe nketa ụmụ Benjamin maka ikwu ya niile. 18:1 Obodo a nʼoge ochie, bụ isi obodo ebe ọchịchị ndị Izrel dị, nakwa ebe ha na-aga akpọ isiala nye Onyenwe anyị. Site Jerusalem jeruo ya bụ ihe ruru iri kilomita anọ. Ụlọ Ikwu ahụ dịgidere na Shaịlo ruo nʼoge Samuel bụ onyeisi nchụaja 1Sa 4:1-11, tutu ruo mgbe ebugara ya na Gibiọn. Nkp 18:31; 1Ih 16:39; 21:29; Jer 7:12

Joshua 18:28 in English

Joshua 18:28 · Berean Standard Bible

Zelah, Haeleph, Jebus * (that is, Jerusalem), Gibeah,* and Kiriath-jearim *—fourteen cities, along with their villages. This was the inheritance of the clans of the tribe of Benjamin.

Context

26Mizpa, Kefira, Moza, 27Rekem, Iapeel, Tarala, 28Zela, Haelef na obodo ndị Jebus, nke aha ya bụ Jerusalem, Gibea na Kiriat Jearim, obodo iri na anọ na obodo nta niile gbara ha gburugburu. Ndị a bụ ihe nketa ụmụ Benjamin maka ikwu ya niile. 18:1 Obodo a nʼoge ochie, bụ isi obodo ebe ọchịchị ndị Izrel dị, nakwa ebe ha na-aga akpọ isiala nye Onyenwe anyị. Site Jerusalem jeruo ya bụ ihe ruru iri kilomita anọ. Ụlọ Ikwu ahụ dịgidere na Shaịlo ruo nʼoge Samuel bụ onyeisi nchụaja 1Sa 4:1-11, tutu ruo mgbe ebugara ya na Gibiọn. Nkp 18:31; 1Ih 16:39; 21:29; Jer 7:12

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.