Joshua 18:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Rekem, Iapeel, Tarala,
Joshua 18:27 in English
Joshua 18:27 · Berean Standard Bible
Rekem, Irpeel, Taralah,
Context
25Na Gibiọn, Rema, Beerọt, 26Mizpa, Kefira, Moza, 27Rekem, Iapeel, Tarala, 28Zela, Haelef na obodo ndị Jebus, nke aha ya bụ Jerusalem, Gibea na Kiriat Jearim, obodo iri na anọ na obodo nta niile gbara ha gburugburu.
Ndị a bụ ihe nketa ụmụ Benjamin maka ikwu ya niile.
18:1 Obodo a nʼoge ochie, bụ isi obodo ebe ọchịchị ndị Izrel dị, nakwa ebe ha na-aga akpọ isiala nye Onyenwe anyị. Site Jerusalem jeruo ya bụ ihe ruru iri kilomita anọ. Ụlọ Ikwu ahụ dịgidere na Shaịlo ruo nʼoge Samuel bụ onyeisi nchụaja 1Sa 4:1-11, tutu ruo mgbe ebugara ya na Gibiọn. Nkp 18:31; 1Ih 16:39; 21:29; Jer 7:12
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.