Joshua 18:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bet-Araba, Zemaraim, Betel,
Joshua 18:22 in English
Joshua 18:22 · Berean Standard Bible
Beth-arabah, Zemaraim, Bethel,
Context
20Oke ala ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ bụ osimiri Jọdan.
Ndị a bụ ihe nketa ụmụ Benjamin, dịka oke ala ya niile si dị gburugburu, dị ka ikwu ya niile si dị nʼakụkụ niile. 21Ndị a bụ obodo e kenyere ebo Benjamin, dịka ikwu ha si dị:
Jeriko, Bet-Hogla, Emek Keziz, 22Bet-Araba, Zemaraim, Betel, 23Avim, Para, Ofra, 24Kefa Amoni, Ofni, Geba, obodo iri na abụọ na obodo nta ha ndị ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.