Joshua 16:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ha achụpụghị ndị Kenan ndị bi na Gaza.* Nʼihi nke a, ndị Kenan binyere ndị Ifrem ruo taa, ma e mere ka ha bụrụ ndị ọrụ ngo. 16:10 Jos 15:63; 17:12-13; Nkp 1:29
Joshua 16:10 in English
Joshua 16:10 · Berean Standard Bible
But they did not drive out the Canaanites who lived in Gezer. So the Canaanites dwell among the Ephraimites to this day, but they are forced laborers.
Context
8Oke ala ahụ nʼakụkụ ọdịda anyanwụ sitere na Tapụọa gaa ruo iyi Kana, na ruo nʼosimiri Mediterenịa. Nke a bụ ala ebo Ifrem ketara, dịka ikwu ha si dị. 9E tinyere obodo ukwu na obodo nta niile ekepụtara iche nʼihi ebo Ifrem nʼetiti ihe nketa ụmụ Manase. 10Ma ha achụpụghị ndị Kenan ndị bi na Gaza.* Nʼihi nke a, ndị Kenan binyere ndị Ifrem ruo taa, ma e mere ka ha bụrụ ndị ọrụ ngo.
16:10 Jos 15:63; 17:12-13; Nkp 1:29
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.