Joshua 15:33
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo Juda. Obodo ndị a bụ, Eshtaol, Zora, Ashna,
Joshua 15:33 in English
Joshua 15:33 · Berean Standard Bible
These were in the foothills:* Eshtaol, Zorah, Ashnah,
Context
31Ziklag, Madmanna, Sansanna, 32Lebaot, Shilhim, Ain na Rimọn. Ọnụọgụgụ obodo ndị a dị iri abụọ na itoolu. Obodo nta ndị ọzọ gbara ha niile gburugburu. 33Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo Juda. Obodo ndị a bụ,
Eshtaol, Zora, Ashna, 34Zanoa, En-Ganim, Tapụọa, Enam, 35Jamut, Adulam, Soko, Azeka,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.