Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lebaot, Shilhim, Ain na Rimọn. Ọnụọgụgụ obodo ndị a dị iri abụọ na itoolu. Obodo nta ndị ọzọ gbara ha niile gburugburu.

Joshua 15:32 in English

Joshua 15:32 · Berean Standard Bible

Lebaoth, Shilhim, Ain, and Rimmon—twenty-nine cities in all, along with their villages.

Context

30Eltolad, Kesil, Homa, 31Ziklag, Madmanna, Sansanna, 32Lebaot, Shilhim, Ain na Rimọn. Ọnụọgụgụ obodo ndị a dị iri abụọ na itoolu. Obodo nta ndị ọzọ gbara ha niile gburugburu. 33Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo Juda. Obodo ndị a bụ, Eshtaol, Zora, Ashna, 34Zanoa, En-Ganim, Tapụọa, Enam,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.