Joshua 14:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Tupu oge a, aha a na-akpọ Hebrọn bụ Kiriat Aaba, nke pụtara Obodo Aaba. Aaba bụkwa aha nwoke kachasị ịdị ukwuu nʼetiti ndị Anak niile. Site nʼoge a gaa nʼihu, e nwere udo nʼala ahụ niile. 14:1 Elieza bụ nwa Erọn. Ọpụ 6:23; 28:1 14:4 Jekọb mere ụmụ ndị ikom abụọ a mụtara Josef nʼala Ijipt ndị nke ya, ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 48:5 Nʼihi ọnọdụ ọhụrụ a ha nwere dịka ụmụ Jekọb, o nyere ha ikike i keta oke nʼihe o nwere, dịka ụmụ ya ndị ọzọ si keta.
Joshua 14:15 in English
Joshua 14:15 · Berean Standard Bible
(Hebron used to be called Kiriath-arba, after Arba, the greatest man among the Anakim.) Then the land had rest from war.
Context
13Nʼihi nke a, Joshua gọziri Kaleb nwa Jefune. O nyere ya obodo Hebrọn ka ọ bụrụ ihe nketa ya. 14Ya mere, obodo Hebrọn ghọrọ ihe nketa Kaleb nwa Jefune onye Keniz bido mgbe ahụ, nʼihi na o ji obi ya niile soro Onyenwe anyị, Chineke Izrel. 15Tupu oge a, aha a na-akpọ Hebrọn bụ Kiriat Aaba, nke pụtara Obodo Aaba. Aaba bụkwa aha nwoke kachasị ịdị ukwuu nʼetiti ndị Anak niile.
Site nʼoge a gaa nʼihu, e nwere udo nʼala ahụ niile.
14:1 Elieza bụ nwa Erọn. Ọpụ 6:23; 28:1
14:4 Jekọb mere ụmụ ndị ikom abụọ a mụtara Josef nʼala Ijipt ndị nke ya, ị ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 48:5 Nʼihi ọnọdụ ọhụrụ a ha nwere dịka ụmụ Jekọb, o nyere ha ikike i keta oke nʼihe o nwere, dịka ụmụ ya ndị ọzọ si keta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.