Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu a ka esi kenye ndị Izrel ala Kenan, bụ nke Elieza onye nchụaja,* na Joshua, nwa Nun, na ndị ndu ikwu niile dị nʼebo Izrel kere.

Joshua 14:1 in English

Joshua 14:1 · Berean Standard Bible

Now these are the portions that the Israelites inherited in the land of Canaan, as distributed by Eleazar the priest, Joshua son of Nun, and the heads of the families of the tribes of Israel.

Context

1Otu a ka esi kenye ndị Izrel ala Kenan, bụ nke Elieza onye nchụaja,* na Joshua, nwa Nun, na ndị ndu ikwu niile dị nʼebo Izrel kere. 2Ebo ọbụla nʼime ebo itoolu na ọkara ahụ fọdụrụ nwetara ihe nketa ha site nʼife nza, dịka Onyenwe anyị nyere ya Mosis nʼiwu. 3Ma Mosis enyelarị ebo abụọ na ọkara ala nke ha nʼofe ọzọ nke osimiri Jọdan, nʼakụkụ ọdịda anyanwụ. Ma o kenyeghị ndị Livayị ihe nketa ọbụla nʼetiti ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.