Joshua 13:1
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge a, Joshua aghọọla agadi nwoke,* Onyenwe anyị kpọrọ ya sị ya, “Ugbu a, ị ghọọla agadi, ụbọchị ọgwụgwụ ndụ gị abịala nso, ma ọtụtụ ala fọdụrụ ndị a ga-emeri.
Joshua 13:1 in English
Joshua 13:1 · Berean Standard Bible
Now Joshua was old and well along in years, and the LORD said to him, “You are old and well along in years, but very much of the land remains to be possessed.
Context
1Nʼoge a, Joshua aghọọla agadi nwoke,* Onyenwe anyị kpọrọ ya sị ya, “Ugbu a, ị ghọọla agadi, ụbọchị ọgwụgwụ ndụ gị abịala nso, ma ọtụtụ ala fọdụrụ ndị a ga-emeri. 2“Ndị a bụ ala nke fọdụrụ unu ga-enweta:
“ala ndị Filistia niile na ala ndị Geshua niile,* 3site nʼosimiri Shaịho dị nʼọnụ Ijipt ruo nʼoke ala Ekrọn, nʼakụkụ ugwu ya, nke a gụnyere ndị Kenan, na ndịisi ise ndị Filistia: ndị Gaza, ndị Ashdọd, ndị Ashkelọn, ndị Gat, na ndị Ekrọn;
nakwa ala ndị Ava,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.