Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zaghachiri sị:

Job 8:1 in English

Job 8:1 · Berean Standard Bible

Then Bildad the Shuhite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zaghachiri sị: 2“Ruo ole mgbe ka i ga na-ekwu okwu dị otu a? Okwu ọnụ gị bụ naanị ifufe dị ike. 3Chineke ọ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi? Onye pụrụ ime ihe niile ọ na-eme ka ihe ziri ezi gbagọọ agbagọ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.