Job 39:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike. Ha na-apụ, ha adịghị alaghachikwute ha ọzọ.
Job 39:4 in English
Job 39:4 · Berean Standard Bible
Their young ones thrive and grow up in the open field; they leave and do not return.
Context
2Ị na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha.
Ị maara oge ha na-amụ ụmụ ha? 3Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha.
Ihe mgbu nke ọmụmụ nwa ha ebiekwa. 4Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike.
Ha na-apụ, ha adịghị alaghachikwute ha ọzọ. 5“Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya?
Onye na-atọpụ agbụ e kere ya? 6Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha,
ala nnu ahụ ka ọ bụrụ ụlọ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.