Job 35:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu, ha na-arịọ arịrịọ enyemaka site nʼaka ndị dị ike.
Job 35:9 in English
Job 35:9 · Berean Standard Bible
Men cry out under great oppression; they plead for relief from the arm of the mighty.
Context
7Ọ bụrụ na ị bụ onye ezi omume, gịnị ka ị na-enye ya,
maọbụ gịnị ka ọ na-anata site nʼaka gị? 8Ajọ omume gị na-emetụta naanị mmadụ dịka gị,
ma ezi omume gị na-emetụta naanị ụmụ ndị mmadụ. 9“Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu,
ha na-arịọ arịrịọ enyemaka site nʼaka ndị dị ike. 10Ma ọ dịghị onye na-asị, ‘Olee ebe Chineke onye kere m nọ,
onye na-enye abụ nʼime abalị, 11onye na-akụziri anyị ihe karịa ka ọ na-akụziri ụmụ anụ ọhịa nke ụwa,
onye na-eme ka anyị bụrụ ndị maara ihe karịa ụmụ nnụnụ* nke igwe?’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.