Job 27:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m ejigidesi ezi omume m aka ike, agaghị m ahapụ ya; o nwekwaghị mgbe obi m ga-ata m ụta ogologo ụbọchị niile nke ndụ m.
Job 27:6 in English
Job 27:6 · Berean Standard Bible
I will cling to my righteousness and never let go. As long as I live, my conscience will not accuse me.
Context
4egbugbere ọnụ m agaghị ekwu ihe ọjọọ,
ire m agakwaghị ekwu okwu aghụghọ. 5Agaghị m ekwenye na ihe unu kwuru ziri ezi;
ruo mgbe m ga-anwụ, agaghị m agọnarị izuoke m. 6Aga m ejigidesi ezi omume m aka ike, agaghị m ahapụ ya;
o nwekwaghị mgbe obi m ga-ata m ụta ogologo ụbọchị niile nke ndụ m. 7“Ka ndị iro m dịrị ka ndị ajọ omume,
ka ndị na-ebili imegide m dịrị ka ndị na-emebi iwu. 8Nʼihi nke a, gịnị bụ olileanya onye na-amaghị Chineke nwere mgbe e bipụrụ ya,
mgbe Chineke wepụrụ ndụ ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.