Job 27:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụlọ o wuru dị ka ụlọ nla, dịkwa ka ụlọ ntu nke onye nche wuru.
Job 27:18 in English
Job 27:18 · Berean Standard Bible
The house he built is like a moth’s cocoon, like a hut set up by a watchman.
Context
16Ọ bụrụ na ọ kpakọta ọlaọcha dịka uzuzu,
ma tụkọtakwa uwe dịka aja ụrọ, 17ihe ndị ọ kpakọtara bụ onye ezi omume ga-eyi ha,
ndị aka ha dị ọcha ga-ekekwa ọlaọcha ya. 18Ụlọ o wuru dị ka ụlọ nla,
dịkwa ka ụlọ ntu nke onye nche wuru. 19Ọ na-edina ala dịka ọgaranya ma ọ gaghị edinakwa dịka ọgaranya ọzọ;
mgbe ọ saghere anya ya abụọ, ihe niile efuola. 20Oke egwu na-adakwasị ya dịka idee mmiri;
oke ebili mmiri na-ebufu ya nʼabalị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.