Job 26:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ndị a bụ ọnụ ọnụ ọrụ aka ya;* lee ka o si dị nta bụ okwu ntakwu anyị na-anụ gbasara ya! Onye pụrụ ịghọtacha ịda ụda* nke ike ya?” 26:6 Maọbụ, Abadọn nʼasụsụ Hibru 26:9 Ọ na-ekpuchi ihu ocheeze nke ọnwa 26:14 Ihe ndị a bụ ụfọdụ nʼime ihe ọ na-eme 26:14 Egbe eluigwe nke ike
Job 26:14 in English
Job 26:14 · Berean Standard Bible
Indeed, these are but the fringes of His ways; how faint is the whisper we hear of Him! Who then can understand the thunder of His power?”
Context
12Nʼike ya ka o ji kpalie oke osimiri;
ọ bụ amamihe ya ka o ji tigbuo Rehab. 13Ọ bụ site na nkuume ya ka mbara eluigwe ji maa mma;
aka ya dupuru agwọ na-agba ọsọ. 14Ihe ndị a bụ ọnụ ọnụ ọrụ aka ya;*
lee ka o si dị nta bụ okwu ntakwu anyị na-anụ gbasara ya!
Onye pụrụ ịghọtacha ịda ụda* nke ike ya?”
26:6 Maọbụ, Abadọn nʼasụsụ Hibru
26:9 Ọ na-ekpuchi ihu ocheeze nke ọnwa
26:14 Ihe ndị a bụ ụfọdụ nʼime ihe ọ na-eme
26:14 Egbe eluigwe nke ike
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.