Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A na-eburu ha gaa nʼili, a na-echekwa ili ha nche.

Job 21:32 in English

Job 21:32 · Berean Standard Bible

He is carried to the grave, and watch is kept over his tomb.

Context

30na a na-echebe ndị ọjọọ pụọ nʼụbọchị nhụju anya, na a na-anapụta ha site nʼụbọchị oke iwe? 31Onye na-atụ ha mmehie ha nʼihu? Onye kwa na-akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere? 32A na-eburu ha gaa nʼili, a na-echekwa ili ha nche. 33Aja dị na ndagwurugwu na-atọ ha ụtọ; Mmadụ niile na-eso ha nʼazụ, na ọtụtụ a na-apụghị ịgụta ọnụ na-ebu ha ụzọ nʼaga. 34“Ya mere, olee otu unu ga-esi were okwu na-enweghị isi kasịe m obi? Ọ dịghị ihe fọdụrụ nʼọsịịsa unu ma ọ bụghị naanị okwu ụgha.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.