Jọn 9:11
John 9:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ zara, “Nwoke a na-akpọ Jisọs gwakọtara ụrọ tee m nʼanya. Ọ gwara m sị, ‘Gaa saa ihu gị nʼọdọ mmiri Sailọm.’ A gara m saa onwe m, malitekwa ịhụ ụzọ.”
John 9:11 in English
John 9:11 · Berean Standard Bible
He answered, “The man they call Jesus made some mud and anointed my eyes, and He told me to go to Siloam and wash. So I went and washed and received my sight.”
Context
9Ụfọdụ na-asị, “Ọ bụ ya.”
Ma ndị ọzọ na-asịkwa, “Ọ bụghị ya. Ọ bụ onye yiri ya.”
Ma ọ na-asị, “Abụ m nwoke ahụ.” 10Ha na-asị ya, “Olee otu anya gị sịrị meghee?” 11Ọ zara, “Nwoke a na-akpọ Jisọs gwakọtara ụrọ tee m nʼanya. Ọ gwara m sị, ‘Gaa saa ihu gị nʼọdọ mmiri Sailọm.’ A gara m saa onwe m, malitekwa ịhụ ụzọ.” 12Ha sịrị ya, “Olee ebe nwoke ahụ nọ?”
Ọ sịrị, “Amaghị m.” 13Ha dutere nwoke ahụ kpuru ìsì na mbụ nʼihu ndị Farisii.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.