John 6:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge a, mmemme oriri Ngabiga ndị Juu na-abịa nso.
John 6:4 in English
John 6:4 · Berean Standard Bible
Now the Jewish Feast of the Passover was near.
Context
2Oke igwe mmadụ sooro ya, nʼihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ nʼahụ ndị ọrịa. 3Jisọs rigooro nʼelu ugwu nọdụ ala ya na ndị na-eso ụzọ ya. 4Nʼoge a, mmemme oriri Ngabiga ndị Juu na-abịa nso. 5Mgbe Jisọs leliri anya elu hụ oke igwe mmadụ na-abịakwute ya, ọ sịrị Filip, “Olee ebe anyị ga-azụta achịcha ndị a ga-ata?” 6Ọ jụrụ nke a naanị iji nwalee ya, ya onwe ya mararị ihe ọ ga-eme.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.