John 6:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe nke a gasịrị, Jisọs gafere nʼofe nke ọzọ nke osimiri Galili (nke a na-akpọkwa osimiri Tiberịas).
John 6:1 in English
John 6:1 · Berean Standard Bible
After this, Jesus crossed to the other side of the Sea of Galilee (that is, the Sea of Tiberias).
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.