Jọn 4:32
John 4:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ sịrị ha, “Enwere m nri m na-eri nke unu na-amaghị maka ya.”
John 4:32 in English
John 4:32 · Berean Standard Bible
But He told them, “I have food to eat that you know nothing about.”
Context
30Ha sitere nʼobodo ahụ gbapụtasịa soro ụzọ ahụ, ka ha gakwuru ya. 31Ma otu ọ dị, ndị na-eso ụzọ ya rịọrọ ya sị, “Onye ozizi rienụ nri.” 32Ma ọ sịrị ha, “Enwere m nri m na-eri nke unu na-amaghị maka ya.” 33Mgbe ahụ ndị na-eso ụzọ ya sịrịtara onwe ha, “Ọ ga-abụ na o nwere onye butere ya nri?” 34Jisọs sịrị ha, “Nri m bụ ime uche onye ahụ zitere m nakwa ịrụcha ọrụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.