Native Bible

John 3:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nikọdimọs zara sị ya, “Olee otu ihe ndị a ga-esi mee?”

John 3:9 in English

John 3:9 · Berean Standard Bible

“How can this be?” Nicodemus asked.

Context

7Ya ejula gị anya na m sịrị gị, ‘Agaghị ịmụ unu ọzọ.’ 8Ifufe na-efe nʼebe ọbụla masịrị ya. I nwere ike nụ ụzụ ya ma ịmataghị ebe o si abịa maọbụ ebe ọ na-aga. Otu a ka ọ dịkwara onye ọbụla a mụrụ site na Mmụọ.” 9Nikọdimọs zara sị ya, “Olee otu ihe ndị a ga-esi mee?” 10Jisọs zara sị ya, “Ị bụ onye ozizi ndị Izrel, ma ị ghọtaghị ihe ndị a? 11Nʼezie, nʼezie agwa m unu. Anyị na-ekwu banyere ihe anyị maara, na-akọwapụtakwa ihe anyị hụrụ, ma unu onwe unu adịghị anabata akaebe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.