Native Bible

John 19:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ọ bụ ụbọchị Nkwadebe nke ndị Juu,* nakwa nʼihi na ili ahụ dị nso, ha dọnyere ahụ Jisọs nʼime ya. 19:24 Abụ 22:18 19:36 Ọpụ 12:46; Ọnụ 9:12; Abụ 34:20 19:37 Zek 12:10 19:42 maka ụbọchị izuike ndị Juu

John 19:42 in English

John 19:42 · Berean Standard Bible

And because it was the Jewish day of Preparation and the tomb was nearby, they placed Jesus there.

Context

40Ha buuru ahụ Jisọs, tee ya ụda ndị ahụ, fụchikwaa ya nʼakwa ọcha linin dịka omenaala olili ozu nke ndị Juu si dị. 41Ebe ahụ a kpọgidere ya nʼobe dị nʼotu ubi a gbara ogige. Nʼime ogige a, otu ili ọhụrụ dị na ya nke e jibeghị lie onye ọbụla. 42Nʼihi na ọ bụ ụbọchị Nkwadebe nke ndị Juu,* nakwa nʼihi na ili ahụ dị nso, ha dọnyere ahụ Jisọs nʼime ya. 19:24 Abụ 22:18 19:36 Ọpụ 12:46; Ọnụ 9:12; Abụ 34:20 19:37 Zek 12:10 19:42 maka ụbọchị izuike ndị Juu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.