Jọn 19:41
John 19:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebe ahụ a kpọgidere ya nʼobe dị nʼotu ubi a gbara ogige. Nʼime ogige a, otu ili ọhụrụ dị na ya nke e jibeghị lie onye ọbụla.
John 19:41 in English
John 19:41 · Berean Standard Bible
Now there was a garden in the place where Jesus was crucified, and in the garden a new tomb in which no one had yet been laid.
Context
39Nikọdimọs, onye ahụ bịakwutere Jisọs nʼabalị na mbụ, bịakwara. O wetara máá na aloos a gwakọtara agwakọta, nke ọtụtụ ya ruru ihe dịka kilogram iri atọ na anọ. 40Ha buuru ahụ Jisọs, tee ya ụda ndị ahụ, fụchikwaa ya nʼakwa ọcha linin dịka omenaala olili ozu nke ndị Juu si dị. 41Ebe ahụ a kpọgidere ya nʼobe dị nʼotu ubi a gbara ogige. Nʼime ogige a, otu ili ọhụrụ dị na ya nke e jibeghị lie onye ọbụla. 42Nʼihi na ọ bụ ụbọchị Nkwadebe nke ndị Juu,* nakwa nʼihi na ili ahụ dị nso, ha dọnyere ahụ Jisọs nʼime ya.
19:24 Abụ 22:18
19:36 Ọpụ 12:46; Ọnụ 9:12; Abụ 34:20
19:37 Zek 12:10
19:42 maka ụbọchị izuike ndị Juu
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.