Native Bible

John 19:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Pailet kpụụrụ Jisọs, a pịa ya ihe.

John 19:1 in English

John 19:1 · Berean Standard Bible

Then Pilate took Jesus and had Him flogged.

Context

1Mgbe ahụ, Pailet kpụụrụ Jisọs, a pịa ya ihe. 2Ndị agha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi, yinyekwa ya uwe mwụda na-acha odo odo. 3Ha bịakwutere ya ọtụtụ mgbe na-asị, “Ekele, gị Eze ndị Juu!” Ha na-amakwa ya ụra nʼihu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.