Native Bible

John 15:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma unu onwe unu aghaghị ịgba ama, nʼihi na mụ na unu anọọla site na mmalite. 15:20 Jọn 13:16 15:25 Abụ 35:19; 69:4 15:26 Onye inyeaka maọbụ onye nkasiobi.

John 15:27 in English

John 15:27 · Berean Standard Bible

And you also must testify, because you have been with Me from the beginning.

Context

25Nke a bụ imezu ihe e dere nʼakwụkwọ iwu ha. ‘Ha kpọrọ m asị na-enweghị ihe m mere.’* 26“Mgbe Onye Ndụmọdụ* ahụ ga-abịa, onye m ga-ezitere unu site nʼaka Nna, bụ Mmụọ eziokwu ahụ sitere na Nna pụta, ọ ga-agba ama banyere m. 27Ma unu onwe unu aghaghị ịgba ama, nʼihi na mụ na unu anọọla site na mmalite. 15:20 Jọn 13:16 15:25 Abụ 35:19; 69:4 15:26 Onye inyeaka maọbụ onye nkasiobi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.