Jọn 14:14
John 14:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ọbụla unu rịọrọ nʼaha m, aga m eme ya.
John 14:14 in English
John 14:14 · Berean Standard Bible
If you ask Me * for anything in My name, I will do it.
Context
12Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, onye ọbụla kwere na m ga-arụ ọrụ ndị m rụrụ, rụọkwa ọrụ karịrị ndị a, nʼihi na m na-alakwuru Nna m. 13Ihe ọbụla unu ga-arịọ site nʼaha m, aga m enye unu ya, ka e nwe ike nye Nna ahụ otuto site nʼỌkpara ya. 14Ihe ọbụla unu rịọrọ nʼaha m, aga m eme ya. 15“Ọ bụrụ na unu hụrụ m nʼanya unu ga-edebe iwu m niile. 16Aga m arịọ Nna m, ọ ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ,* onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.