Jọn 12:45
John 12:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na onye ọbụla hụrụ m ahụla onye nke zitere m.
John 12:45 in English
John 12:45 · Berean Standard Bible
And whoever sees Me sees the One who sent Me.
Context
43Nʼihi na ha hụrụ otuto mmadụ nʼanya karịa otuto Chineke. 44Jisọs tiri mkpu sị, “Onye ọbụla kwere na m, ọ bụghị na m ka o kwere, kama ọ bụ na onye nke zitere m. 45Nʼihi na onye ọbụla hụrụ m ahụla onye nke zitere m. 46Abịara m nʼime ụwa dị ka ìhè ka onye ọbụla nke kwere na m ghara ịnọ nʼọchịchịrị. 47“Ma ọ bụrụ na onye ọbụla anụ okwu m ma ju ime ya, ọ bụghị m na-ekpe ya ikpe. Nʼihi na abịara m ịzọpụta ụwa, ọ bụghị ikpe ụwa ikpe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.