Jọn 12:42
John 12:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu ọ dị, ọtụtụ nʼime ndịisi kweere na ya, ma ha ekwupụtaghị nke a. Nʼihi na ha tụrụ egwu na ndị Farisii ga-achụpụ ha site nʼụlọ ekpere.
John 12:42 in English
John 12:42 · Berean Standard Bible
Nevertheless, many of the leaders believed in Him; but because of the Pharisees they did not confess Him, for fear that they would be put out of the synagogue.
Context
40“O meela ka ha kpuo ìsì,
mekwa ka obi ha kpọchie
Ka ha ghara iji anya ha hụ ụzọ
maọbụ jiri obi ha ghọta ihe ọbụla
Ka ha gharakwa ichigharị, ka m gwọọ ha.”* 41Aịzaya kwuru ihe ndị a nʼihi na ọ hụrụ ebube ya, ma kwuo banyere ya. 42Otu ọ dị, ọtụtụ nʼime ndịisi kweere na ya, ma ha ekwupụtaghị nke a. Nʼihi na ha tụrụ egwu na ndị Farisii ga-achụpụ ha site nʼụlọ ekpere. 43Nʼihi na ha hụrụ otuto mmadụ nʼanya karịa otuto Chineke. 44Jisọs tiri mkpu sị, “Onye ọbụla kwere na m, ọ bụghị na m ka o kwere, kama ọ bụ na onye nke zitere m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.