Jọn 11:29
John 11:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ nụrụ nke a, ọ biliri ọsịịsọ ga zute ya.
John 11:29 in English
John 11:29 · Berean Standard Bible
And when Mary heard this, she got up quickly and went to Him.
Context
27Ọ sịrị ya, “E, Onyenwe m, ekwere m na ị bụ Kraịst ahụ, Ọkpara Chineke, onye ga-abịa nʼụwa.” 28Mgbe o kwuchara nke a, ọ gara kpọọ nwanne ya nwanyị bụ Meri, jiri nwayọọ sị ya, “Onye ozizi abịala, ọ na-akpọ gị.” 29Mgbe ọ nụrụ nke a, ọ biliri ọsịịsọ ga zute ya. 30Ruo mgbe a, Jisọs abịarutebeghị nʼobodo nta ahụ, ma ọ ka nọ nʼebe ahụ Mata zutere ya. 31Ndị Juu nọ nʼụlọ na-akasị Meri obi hụrụ ya ka ọ pụrụ ngwangwa. Ha sochiri ya nʼazụ nʼihi na ha chere na ọ na-aga nʼili ibe akwa nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.